Juanita du Plessis

Juanita du Plessis
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa, Namibia Dezie
Aha ọmụmụJuanita Naudé Dezie
aha enyereJuanita Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya26 Eprel 1972 Dezie
Ebe ọmụmụWindhoek Dezie
nwaFranja du Plessis, Ruan Josh Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Afrikaans language, German Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1998 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ebe e guzobereNamibia Dezie
ụdịJennifer Hudson Dezie

Juanita du Plessis (née Naudé) bụ onye na-agụ egwu mba Afrikaans, a mụrụ n'abalị iri abụọ na isii nke ọnwa Eprel na Windhoek, Namibia . A maara ya maka egwu ya bu Ska-Rumba . Ọrụ ịbụ abụ Du Plessis malitere n'afọ1998 na abọm mbụ ya bụ Juanita . N'afọ ahụ, o ritere ihe nrite CMA (Country Music Association in Namibia) dị ka onye ọbụ abụ kachasị mma, onye na-ede egwu kachasị mma na awọd nke Association maka ihe ịga nke ọma.

Nrepu Ahịa ndekọ ya karịrị puku atọ.[1] N'afọ 2010, ọ natara ihe nrite South African Music na ngalaba Best Afrikaans DVD nke emume anuri afọ iri ya imepụta egwu kpọrọ ọkụ . DVD ahụ nwere egwu ya kachasị nwee ihe ịga nke ọma n'ime afọ iri mbụ nke ọrụ abụ ya. E tụnyere ya ugo onye kachasị ewu ewu na afọ nke asaa n'usoro na mmemme Huisgenoot's Tempo Awards na Johannesburg n'afọ 2011.[2] N'afọ 2018, o mere emume afọ iri abụọ na ụlọ ọrụ egwu, na-ewepụta abọm kachasị nke 20 Jaar - Treffers van 2008–2018 .

  1. Juanita du Plessis – Music on Google Play. Google. Retrieved on 4 June 2019.
  2. "Juanita still most popular", Channel24. Retrieved on 30 October 2018.

Developed by StudentB